Limit this search to....

Mosis Onye Nnapụta
Contributor(s): African Child Press (Author)
ISBN: 0985338040     ISBN-13: 9780985338046
Publisher: African Child Press
OUR PRICE:   $4.73  
Product Type: Paperback
Language: Igbo
Published: October 2019
* Not available - Not in print at this time *
Additional Information
BISAC Categories:
- Juvenile Nonfiction | Art - History
- Juvenile Nonfiction | Religion - Christianity
Physical Information: 0.1" H x 8.5" W x 8.5" (0.23 lbs) 36 pages
 
Descriptions, Reviews, Etc.
Publisher Description:

Nne na nna Mosis bụ ndị Hibru ohu n'Ijipt. Fero, eze Ijipt mekpara ha ahụ nke ọjọọ ma ọ chọghịkwa ka ndị ohu mụta ọtụtụ ụmụ. Nne Mosis mụrụ ya ma zoo ya n'ụlọ ruo ọnwa atọ ruo mgbe o buru ibu. O mere nkata, were korota kpuchie ya ma tinye Mosis n'ime ya. Kwa ụtụtụ, tupu ndị mmadụ e tete n'ụra, o kuru Mosis nta dowe n'akụkụ osimiri hapụya ebe ahụ. Miriam, nwanne nwaanyị Mosis nke tọrọ ya zoro n'azụ ahịhịa nọrọ na-elete Mosis, nwanne ya nwoke ntakịrịkwa ụbọchị.

Enjoy the story of Moses as a baby and as a deliverer, beautifully told in Igbo language with pictures your child will want to look at, again and again.